Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 3:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 3:15 IGBOB (Bible Nso)

Ma Jisus zara, si ya, Kwerem ub͕u a: n'ihi na otú a ka ọ kwesiri ayi imezu ezi omume nile. Mb͕e ahu o kwere Ya.

Kekọrịta
MATIU 3 IGBOB

MATIU 3:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Jisọs zara ya sị, “Kwere ka ọ dịrị otu a ugbu a, o kwesiri ka anyị mezuo ezi omume niile.” Mgbe ahụ Jọn kwenyere.

Kekọrịta
MATIU 3 BIU