MATIU 3:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 3:14 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jọn nēb͕ochi Ya, si, Ọ di mu onwem nkpà ka I mem baptism, Gì onwe-gi nābiakutekwam?
Kekọrịta
MATIU 3 IGBOBMATIU 3:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jọn chọrọ igbochi ya, sị, “Ọ bụ m kwesiri ịbịakwute gị ka ị mee m baptizim. Gịnị mere i ji abịakwute m?”
Kekọrịta
MATIU 3 BIU