Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 3:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 3:13 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu Jisus siri na Galili bia rue Jọdan jekuru Jọn ahu, ka o we me Ya baptism.

Kekọrịta
MATIU 3 IGBOB

MATIU 3:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, Jisọs sitere na Galili bịa nʼosimiri Jọdan ka Jọn mee ya baptizim.

Kekọrịta
MATIU 3 BIU