Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 3:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 3:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Ma na mb͕e ahu Jọn Baptist biara, nēkwusa n'ọhia nke Judia, si, Chègharianu; n'ihi na ala-eze elu-igwe di nso.

MATIU 3 IGBOB

MATIU 3:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, Jọn omee baptizim bịara na-ezisa ozi nʼọzara Judịa. Isi okwu ya bụ, “Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.”

MATIU 3 BIU