Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 28:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:8 IGBOB (Bible Nso)

Ha we were egwu na oké ọṅù la ọsọsọ site n'ílì ahu, b͕a kwa ọsọ ikọrọ ndi nēso uzọ-Ya akukọ a.

MATIU 28:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha ji oke egwu na ọṅụ pụọ ọsịịsọ site nʼili ahụ, gbara ọsọ gawa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.