Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 28:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:5 IGBOB (Bible Nso)

Ma mọ-ozi ahu zara, si ndinyom ahu, Unu onwe-unu atula egwu: n'ihi na amatawom na unu nāchọ Jisus, Onye akpọgideworo n'obe.

Kekọrịta
MATIU 28 IGBOB

MATIU 28:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mmụọ ozi ahụ gwara ụmụ nwanyị ahụ sị ha, “Unu atụla egwu, nʼihi na amaara m na ọ bụ Jisọs onye a kpọgburu nʼelu obe ka unu na-achọ.

Kekọrịta
MATIU 28 BIU