Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 28:3-4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:3-4 IGBOB (Bible Nso)

Oyiyi-ya di ka àmùmà, uwe-ya nācha kwa ucha dika snow: site n'egwu ya ndi-nche mara jijiji, bia di ka ndi nwuru anwu.

MATIU 28 IGBOB

MATIU 28:3-4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihu ya na-enwu dị ka amụma. Uwe ya na-achakwa ọcha dị ka akụmmiri igwe. Nʼihi egwu ya, ndị nche makwara jijiji. Daa nʼala nọrọ dị ka ndị nwụrụ anwụ.

MATIU 28 BIU