Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 28:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:3 IGBOB (Bible Nso)

Oyiyi-ya di ka àmùmà, uwe-ya nācha kwa ucha dika snow

MATIU 28:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihu ya na-enwu dị ka amụma. Uwe ya na-achakwa ọcha dị ka akụmmiri igwe.