Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 28:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma le, ala-ọma-jijiji uku dara; n'ihi na mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi si n'elu-igwe ridata, bia rue, bupu nkume ahu, we nọkwasi ya.

Kekọrịta
MATIU 28 IGBOB

MATIU 28:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Na mberede, oke ala ọma jijiji malitere. Nʼihi na mmụọ ozi Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe rịdata, kpụgharịa nkume ahụ e ji mechie ọnụ ili ahụ, nọkwasịkwa nʼelu ya.

Kekọrịta
MATIU 28 BIU