Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 28:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 28:15 IGBOB (Bible Nso)

Ha we nara ego ahu, me dika eziri ha: ewe b͕asa okwu a n'etiti ndi-Ju, rue ta.

Kekọrịta
MATIU 28 IGBOB

MATIU 28:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha naara ego ahụ, meekwa dị ka e ziri ha. Akụkọ a ka a gbasara nʼetiti ndị Juu ruo taa.

Kekọrịta
MATIU 28 BIU