MATIU 28:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 28:12 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha na ndi-okenye zukọrọ, b͕a kwa ìzù, ha we nye ndi-agha ahu ego riri nne
Kesaa
MATIU 28 IGBOBMATIU 28:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ndị nchụaja na ndị okenye zukọtara kwekọrịtaa inye ndị agha ahụ ọkpụrụkpụ ego
Kesaa
MATIU 28 BIU