MATIU 27:66 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:66 IGBOB (Bible Nso)
Ha we ga, mechie ílì ahu si-ike, n'ika akàrà na nkume ahu, ha na òtù ndi-nche ahu yikọrọ.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:66 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha kpọrọ ndị agha gaa mechizie ọnụ ili ahụ. Ha kakwara akara nʼelu nkume ahụ.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU