Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 27:63 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:63 IGBOB (Bible Nso)

si, Onye-nwe-ayi, ayi chetara na Onye-nduhie ahu siri, mb͕e Ọ nọ na ndu, Mb͕e ubọchi atọ gasiri M'gēsi n'ọnwu bilie.

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:63 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha kwuru sị, “Nna anyị ukwu, anyị na-echeta na mgbe onye ụgha ahụ dị ndụ, ọ sịrị na ya ga-esi nʼọnwụ bilie mgbe ụbọchị atọ gasịrị.

Kekọrịta
MATIU 27 BIU