Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 27:60 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:60 IGBOB (Bible Nso)

tọb͕ọ ya n'ílì ọhu nke aka ya, nke o gwuwarari n'oké nkume: o we kpọre otù nkume uku kwachie ọnu-uzọ ílì ahu, we la.

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:60 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ma gaa lie ya nʼili ọhụrụ nke o gwuuru onwe ya, nʼetiti nkume. O jikwa otu nkume buru ibu kpuchie ọnụ ụzọ ili ahụ, hapụ ya laa.

Kekọrịta
MATIU 27 BIU