MATIU 27:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:6 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-isi-nchu-àjà we nara ego ọla-ọcha nile, si, O zighi ezi n'iwu itubà ha n'ebe anēdebe ihe enyere Chineke, ebe ọ bu ọnu-ahia ọbara.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndịisi nchụaja tụtụkọtara ego ahụ kwuo sị, “O megidere iwu itinye ego a nʼime ụlọakụ, nʼihi na ọ bụ ego ọbara.”
Kekọrịta
MATIU 27 BIU