MATIU 27:57 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:57 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e o ruru anyasi, otù ọgaranya, aha-ya bu Josef, onye ya onwe-ya bu kwa onye nēso uzọ Jisus, si n'Arimatia bia
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:57 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o ruru anyasị, otu onye ọgaranya si Arimatia aha ya bụ Josef. Onye ya onwe ya bụkwa onye na-eso ụzọ Jisọs
Kekọrịta
MATIU 27 BIU