MATIU 27:55 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:55 IGBOB (Bible Nso)
Ọtutu ndinyom nọ kwa n'ebe ahu ndi nọ n'ebe di anya nēkiri, ndi si na Galili soro Jisus, nējere Ya ozi
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:55 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ ụmụ nwanyị nọ nʼebe ahụ, ndị guzo nʼebe dị anya na-ele ihe na-eme. Ha si Galili soro Jisọs, na-ejere ya ozi.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU