MATIU 27:52 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:52 IGBOB (Bible Nso)
ílì meghe-kwa-ra; ewe me ka aru ọtutu ndi di nsọ ndi raruri ura si n'ọnwu bilie
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:52 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ala ili meghere. A hụrụ ọtụtụ ndị nsọ, ndị nwụrụ anwụ, ka e mere ka ha si nʼọnwụ bilie.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU