MATIU 27:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:44 IGBOB (Bible Nso)
Ndi ahu nāpunara madu ihe, ndi akpọgidere Ya na ha n'obe, nāta kwa Ya uta otù aka ahu.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị ndị ohi ahụ a kpọgidekọrọ ha na ya nʼobe nọkwa na-akparị ya.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU