MATIU 27:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:43 IGBOB (Bible Nso)
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ tụkwasịrị Chineke obi, ọ bụrụ na ọ masịrị Chineke, ya napụta ya ugbua, nʼihi na o kwuru sị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke. ’ ”
Kekọrịta
MATIU 27 BIU