MATIU 27:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:42 IGBOB (Bible Nso)
Ọ zọputara ndi ọzọ; Ọ pughi izọputa Onwe-ya. Ọ bu Eze Israel; ka O si n'elu obe ridata ub͕u a, ayi gēkwe kwa na Ya.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ma o nweghị ike ịzọpụta onwe ya. Ọ bụ eze ndị Izrel; ya si nʼelu obe rịdata ugbu a, anyị ga-ekwerekwa na ya.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU