Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 27:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:40 IGBOB (Bible Nso)

nāsi kwa, Gi Onye nākwatu ulo nsọ ayi, Onye nēwu kwa ya n'ubọchi atọ, zọputa Onwe-gi: ọ buru na I bu Ọkpara Chineke, si n'elu obe ridata.

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

na-asịkwa, “Leenụ onye nwere ike ịkwatu ụlọnsọ Chineke wughachi ya na mkpụrụ ụbọchị atọ! Zọpụtanụ onwe gị! Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke si nʼelu obe ahụ rịdata!”

Kekọrịta
MATIU 27 BIU