MATIU 27:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:4 IGBOB (Bible Nso)
si, Emehierem n'irara ọbara Onye ikpé nāmaghi nye. Ma ha siri, Òle nke diri ayi nime ya? gi onwe-gi le nke ahu.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kwuru sị, “Emehiela m, site na ịrara onye aka ya dị ọcha nye ọnwụ.” Ma ha sịrị, “Nke ahụ agbasaghị anyị, ọ bụ mkpa dịrị gị.”
Kekọrịta
MATIU 27 BIU