MATIU 27:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:35 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha kpọgidesiri Ya n'obe, ha kère uwe-Ya n'etiti ha, nēfe nzà: ka o wee mezuo bụ ihe si n'ọnụ onye amụma Pita, Ha nēkere onwe-ha uwem, n'elu bụ ihe m n'eyi n'aru ka ha nēfe kwa nza.
Kesaa
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha kpọgidechara ya nʼelu obe. Ha fere nza nke ha jiri kee uwe ya nʼetiti onwe ha.
Kesaa
MATIU 27 BIU