Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 27:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:34 IGBOB (Bible Nso)

ha we nye Ya manya-vine nke agwara òlùlù ka Ọ ṅua: ma mb͕e O deturu ya ire, Ọ chọghi ka Ọ ṅua.

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha nyere ya mmanya a gwara ọgwụ ilu ka ọ ṅụọ. Mgbe o detụrụ ya ire, o kweghị ya ọṅụṅụ.

Kekọrịta
MATIU 27 BIU