MATIU 27:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:30 IGBOB (Bible Nso)
Ha busa-kwa-ra Ya ọnu-miri, were kwa amì ahu nēti Ya n'isi.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gbụrụ ya ọnụ mmiri asọ, werekwa osisi ahụ kụọ ya nʼisi ọtụtụ mgbe.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU