MATIU 27:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:3 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu Judas, onye rara Ya nye, mb͕e ọ huru na amara Ya ikpé, ọ kwa uta, chighachi orú ego ọla-ọcha na iri ahu nye ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Judas, onye ahụ rara Jisọs nye, hụrụ na a maala Jisọs ikpe ọnwụ, o chegharịrị weghachikwara ndịisi nchụaja na ndị okenye iri ego ọlaọcha atọ ahụ.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU