Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 27:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:29 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ha kpasiri okpu-eze nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi, nye kwa Ya amì n'aka-nri-Ya; ha we b͕ue ikperè n'iru Ya, me Ya ihe-ọchì, si, Ekele, Eze ndi-Ju!

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi. Ha tinyekwara ya mkpara achara nʼaka nri, gbuo ikpere nʼala nʼihu ya, na-akwa ya emo na-asị, “Ekele, Eze ndị Juu!”

Kekọrịta
MATIU 27 BIU