MATIU 27:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:27 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ndi-agha nke onye-isi kuru Jisus tiyere onwe-ha ba na Pritoriọm, ha we me ka òtù-ha dum zukọ n'ebe Ọ nọ.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ndị agha gọvanọ duuru Jisọs baa nʼogige ụlọ ndị agha, mee ka otu ndị agha niile gbaa ya gburugburu.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU