MATIU 27:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:26 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ọ rapuru ha Barabas: ma ọ rara Jisus nye, mb͕e ọ piasiri Ya ihe, ka ewe kpọgide Ya n'obe.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ hapụụrụ ha Barabas. Mgbe ọ pịachara Jisọs ihe, ọ raara ya nye ka ha kpọgide ya nʼobe.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU