MATIU 27:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye rafuru ìgwè madu nile ka ha riọ ya Barabas, ma la Jisus n'iyì.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndịisi nchụaja na ndị okenye kwagidere igwe mmadụ ahụ ka ha rịọ ya, ka ọ hapụrụ ha Barabas, ma nye ha Jisọs ka ha gbuo ya.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU