MATIU 27:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:2 IGBOB (Bible Nso)
ha we ke Ya ab͕u, dupu Ya, rara Ya nye n'aka Pailat onye-isi.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha kere ya agbụ, duru ya pụọ, nyefee ya nʼaka Pailet onye bụ gọvanọ.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU