MATIU 27:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:18 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ọ matara na ha rara Ya-ri nye n'ihi ekworo.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ maara nke ọma na ọ bụ site nʼekworo ka ha ji rara Jisọs nye nʼaka ya.
Kekọrịta
MATIU 27 BIU