Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 27:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 27:12 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nēbo Ya ebubo, Ọ zaghi ihe ọ bula.

Kekọrịta
MATIU 27 IGBOB

MATIU 27:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndịisi nchụaja na ndị okenye boro ya ebubo ụgha, o kwughị ihe ọbụla.

Kekọrịta
MATIU 27 BIU