MATIU 27:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 27:11 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus guzoro n'iru onye-isi: onye-isi ahu we jua Ya, si, Gì onwe-gi bu Eze ndi-Ju? Jisus we si ya, Gi onwe-gi kwuru.
Kekọrịta
MATIU 27 IGBOBMATIU 27:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a Jisọs guzo nʼihu gọvanọ. Gọvanọ jụrụ ya sị, “Ị bụ eze ndị Juu?” Jisọs sịrị ya, “Gị onwe gị kwuru ya.”
Kekọrịta
MATIU 27 BIU