Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 26:74 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:74 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ọ malitere idu ikwù na iṅu iyí, si, Amataghm Nwoke a. Ngwa ngwa oke-ọkuku we kwa ákwá.

MATIU 26:74 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ malitere ịbụ onwe ya ọnụ, na ịṅụ iyi sị, “Amaghị m nwoke a.” Mgbe ahụkwa oke ọkpa kwara akwa.