Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 26:73 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:73 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e nwa oge gasiri ndi guzoro nso biakutere Pita, si ya, N'ezie gi onwe-gi bu kwa otù onye nime ha; n'ihi na okwu-ọnu-gi nēweputa gi n'ìhè.

MATIU 26:73 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe oge nta gasịrị, ndị guzo nʼebe ahụ bịakwutere Pita sị ya, “Nʼezie, ịbụ otu nʼime ha, nʼihi na asụsụ gị agbaala gị ama.”