Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 26:72 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:72 IGBOB (Bible Nso)

O were iṅu-iyí gọ kwa ọzọ, si, Amataghm Nwoke a.

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:72 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọzọkwa, o weere ịṅụ iyi gọọ, “Amaghị m onye nwoke ahụ bụ.”

Kekọrịta
MATIU 26 BIU