MATIU 26:7-8
MATIU 26:7-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
otu nwanyị bu karama alabasta nke mmanụ otite isi ụtọ dị oke ọnụahịa dị nʼime ya, bịakwutere ya, nke ọ wụsara ya nʼisi dị ka ọ na-anọdụ ala nʼeri nri. Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, iwe were ha nke ukwuu. Ha sịrị, “Olee ụdị ịla nʼiyi dị nke a!
Kesaa
Gụọ MATIU 26