MATIU 26:69 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:69 IGBOB (Bible Nso)
Ma Pita nọduru n'èzí n'obí: otù nwa-ab͕ọghọ we biakute ya, si, Gi onwe-gi na Jisus Onye Galili nọ-kwa-ra.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:69 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Pita nọdụrụ ala na mbara ezi nke obi ahụ. Otu nʼime ụmụ agbọghọ na-eje ozi bịakwutere ya, sị, “Ị bụkwanụ otu nʼime ndị na-eso ụzọ Jisọs onye Galili.”
Kekọrịta
MATIU 26 BIU