MATIU 26:65 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:65 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu onye-isi-nchu-àjà dọwara uwe-ya nile, si, O kwuluru Chineke: ọ̀ bu nkpà ndi-àmà gini nākpa ayi ọzọ? le, ub͕u a ka unu nuru nkwulu ahu
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:65 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ onyeisi nchụaja dọwara uwe ya, kwuo sị, “O kwuola arụ! Olee mkpa ọ dị ịchọkwa ndị akaebe? Unu nụkwara nkwulu ya?
Kekọrịta
MATIU 26 BIU