MATIU 26:63 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:63 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus kpuchiri ọnu. Onye-isi-nchu-àjà we si Ya, Ewerem Chineke di ndu b͕a Gi iyí, ka I gwa ayi ma Gi onwe-gi bu Kraist ahu, Ọkpara Chineke.
Kesaa
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:63 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs ekwughị ihe ọbụla. Onyeisi nchụaja gwara ya sị, Eji m aha Chineke dị ndụ nye gị iwu, sị gị, “gwa anyị, ị bụ Kraịst, Ọkpara Chineke?”
Kesaa
MATIU 26 BIU