MATIU 26:62 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:62 IGBOB (Bible Nso)
Onye-isi-nchu-àjà we bilie, si Ya, Ì zaghi ihe ọ bula? gini bu àmà madu ndia nāb͕agide Gi?
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:62 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeisi nchụaja biliri ọtọ kwuo sị, “Ọ bụ na ị nweghị ihe ọbụla ị ga-aza? Gịnị bụ ama ndị a a na-agba megide gị?”
Kekọrịta
MATIU 26 BIU