Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:61 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:61 IGBOB (Bible Nso)

si, Nwoke a siri, Apurum ikwatu ulo nsọ a nke Chineke, wu kwa ya n'ubọchi atọ.

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:61 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

kwuo sị, “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọnsọ ukwu nke Chineke, wughachikwa ya nʼụbọchị atọ. ’ ”

Kekọrịta
MATIU 26 BIU