MATIU 26:60 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:60 IGBOB (Bible Nso)
ma ha achọtaghi, ọ bu ezie na ọtutu ndi-àmà ugha biara. Ma emesia abua biara
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:60 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ dịghị nke ha chọtara, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ ndị akaebe ụgha pụtara. Nʼikpeazụ, mmadụ abụọ pụtara
Kekọrịta
MATIU 26 BIU