Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 26:58 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:58 IGBOB (Bible Nso)

Ma Pita soro Ya n'ebe di anya, rue obí onye-isi-nchu-àjà, o we ba nime, nọdu n'etiti ndi nēje ozi, ka ọ hu ọgwugwu-ya.

Kekọrịta
MATIU 26 IGBOB

MATIU 26:58 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Pita sogidere Jisọs nʼazụ site nʼebe dị anya. O rutere nʼobi onyeisi nchụaja, baa nʼime ụlọ, sorokwa ndị na-eje ozi nọdụ ala, ka o nwe ike ịhụ otu ihe a ga-esi bie.

Kekọrịta
MATIU 26 BIU