MATIU 26:57 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:57 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi jidere Jisus si n'ebe ahu duru Ya je rue ulo Kaiafas onye-isi-nchu-àjà, ebe ndi-ode-akwukwọ na ndi-okenye zukọrọ.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:57 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị jidere Jisọs duuru ya gaa nʼụlọ Kaịfas, onyeisi nchụaja. Ndị ozizi iwu na ndị okenye ndị Juu zukọtara nʼebe ahụ.
Kekọrịta
MATIU 26 BIU