MATIU 26:51 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:51 IGBOB (Bible Nso)
Ma le, otù onye nime ndi ha na Jisus nọ setiri aka-ya, miputa mma-agha-ya, b͕u orù onye-isi-nchu-aja mma, bipu nti-ya.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:51 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime ndị ha na Jisọs nọ, setịrị aka ya, mịpụta mma agha ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị ya.
Kekọrịta
MATIU 26 BIU