Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 26:50 - Compare All Versions

MATIU 26:50 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Jisọs gwara ya sị, “Enyi m, mee ihe ị bịara ime ngwangwa.” Mgbe ahụ, ndị ikom ahụ bịara nso jide Jisọs, sekpụrụ ya nʼike.

MATIU 26:50 IGBOB (Bible Nso)

Jisus we si ya, Eyim, me ihe i biara ime. Mb͕e ahu ha biakutere Ya, we tukwasi Jisus aka, jide Ya.