MATIU 26:49 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 26:49 IGBOB (Bible Nso)
Ngwa ngwa ọ biakutere Jisus, si, Ekele, Rabai; o we sutu Ya ọnu nke-uku.
Kekọrịta
MATIU 26 IGBOBMATIU 26:49 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa o jekwuuru Jisọs sị ya, “Ekele, Onye ozizi!” ma sutukwa ya ọnụ.
Kekọrịta
MATIU 26 BIU